Dinesh Bajaj bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị India nke sobu na Trinamool Congress. A họpụtara ya ka ọ bụrụ onye omebe iwu nke Jorasanko na 2006.[1][2] Nna ya Satya Narayan Bajaj bụ onye omebe iwu nke West Bengal Legislative Assembly.[3] Na 31 Maachị 2021, Bajaj sonyeere Bharatiya Janata Party.

Dinesh Bajaj
Personal details
Political partyBharatiya Janata Party

O sonyeere nzukọ trinamool na 2024

Ihe odide

dezie