Dimbo Atiya

Onye na-eme ihe nkiri na onye na-emepụta ihe na Naijiria

Dimbo Atiya bụ onye Naijiria na-emeputa ihe na onye ntụzi Nollywood sitere na steeti Nasarawa. Na 2022, o meriri 2022 AMVCA Best Africa Magic Original Drama Series na usoro Ihe nkiri "Halita" o meputara iti ndị asọmpi isii.

Edensibia

dezie


Njikọ mpụga

dezie
  • Dimbo AtiyanaIMDb