Detroit
Detroit
Akụkụ nke | Rust Belt |
---|---|
Oge/afọ mmalite | 1701 |
aha gọọmenti | Detroit |
akara ala | Detroit, Détroit |
A gụrụ aha | Detroit River |
demonym | Detroiter, Detroiterin, Detroiterinnen, Detroitčan, Detroitčanka |
ederede moto | Speramus Meliora; Resurget Cineribus |
kọntinent | Olile anyanwu Amerika |
mba/obodo | Njikota Obodo Amerika |
isi obodo nke | Michigan Territory, Wayne County |
dị na ngalaba nhazi mpaghara | Wayne County |
dị na mpaghara oge | Eastern Time Zone |
located in the statistical territorial entity | Metro Detroit |
dị n'ime ma ọ bụ n'akụkụ mmiri mmiri | Detroit River, River Rouge |
dị na / na njirimara ahụrụ ányá | Rust Belt |
territory overlaps | Detroit urban area |
nhazi ọnọdụ | 42°19′54″N 83°2′51″W |
ụlọ ọrụ nke onye isi gọọmentị nwere | Mayor of Detroit, Michigan |
Onyeisi gọọmenti | Mike Duggan |
òtù omebe iwu | Detroit City Council |
Onye òtù nke | Creative Cities Network |
onye nwe | Detroit Olympia, Detroit City Hall, Joe Louis Arena |
Nkwekọrịtara oke ala | Windsor, Dearborn |
ihe omume dị ịrịba ama | Siege of Detroit |
postal code | 48201 |
webụsaịtị | https://detroitmi.gov |
privacy policy URL | https://detroitmi.gov/privacy |
ọkọlọtọ | flag of Detroit |
akụkọ ihe mere eme nke isiokwu | history of Detroit |
emeghe data portal | Detroit's open data portal |
Akụ na ụba nke isiokwu | economy of Detroit |
Koodu ọkpụkpọ mpaghara | 313 |
Atiya maka ele ihe anya | Category:Views of Windsor and Detroit, Category:Views of Detroit from Windsor |
udi maka maapụ | Category:Maps of Detroit |
'Detroit bu ama ukwu nke kachárá ukwu na Michigan na o bu ochié Nkeji obodo Wayne. Detroit bu nnukwu ama ukwu di na Oshimmírí Detroit, ime ama Etitiodidanayanwu nke Njikota Obodo. Di na olile anyanwu Windsor, Ontario, Detroit bu otumkpuru ama ukwu N.O. né lédạ Kanada. Hé kere ya na Önwa asaá 24, 1701, buru onye France Antoine de la Mothe Cadillac kéré ya. Áhá ya shi okwu France détroit bu mmirintạ, jélé otu ebe ahu né jikodo Mkpurummírí Ukwu.