Desmond Majekodunmi
Desmond Olumuyiwa Majekodunmi bụ onye Naijiria na-ahụ maka gburugburu obodo.[1][2] Ọ bụ onye isi oche nke Lekki State Urban Forest and Animal Shelter Initiative (LUFASI), na onye na-eme ihe ngosi redio nke Green Hour na Nigeria Info 99.3 FM.[3][4][5] Majekodunmi bụkwa onye odee[6], onye na-agụ egwu na onye na-ede edemede. Na mgbakwunye na nke a, ọ na-arụ ọrụ dị ka onye ọrụ ugbo, onye injinia / onye na-emepụta ọtụtụ mgbasa ozi, onye na-eme ihe nkiri na onye na-agu egwu.[7][8][9]
Desmond Majekodumni | |
---|---|
Born | June 1950 Lagos, Nigeria |
Nationality | Nigerian |
Other names | Olumuyiwa |
Education | Corona Schools, Ikoyi King's College, Lagos Norwich City University, UK. |
Occupation | Conservationist |
Known for | Environmental and climate change activism |
Notable work | LUFASI Park |
Ọ natala ọtụtụ onyinye maka ọrụ ya n' ọrụ ugbo na gburugburu . O meriri na Nigerian Silverbird TV "Man of the Year" na DW German TV network "Environment Hero".[10] Mgbalị ya iji kụọ osisi ndị ọzọ ka e ji onyinye sitere n'aka Ministri nke Gburugburu obodo kwado ya.Ọ bụ onye ọrụ ugbo nwere asambodo nye International Institute of Tropical Agriculture (IITA), Ibadan ma na-arụkwa ọrụ Majekodunmi Agricultural Project (MAP), ugbo nchekwa nke agro forestry dị na Lagos.[11][12]
Ọ bụ nwa nke onye isi ala nke mba mbụ bụ Chiif Moses Majekodunmi na nwunye ya Nora Majekodunmi, onye guzobere ụlọakwụkwọ Corona.[13]
N'oge na-adịbeghị anya, ọ natara onyinye site n'aka Paschal Dozie mgbe o nyere nkụzi banyere mmepe na-adịgide adịgide ma natalarị ọtụtụ onyinye ndị ọzọ gbasara mgbanwe ihu igwe na nchedo gburugburu .[14]
Majekodunmi na-eje ozi dị ka onye isi oche ugbu a nke kọmitii Awareness and Fund Raising nke Nigeria Conservation Foundation (NCF), Lagos, ọ bụkwa onye na-arụ ọrụ ugbo nchekwa.[15][15]
Edensibịa
dezie- ↑ Meet the Eco Heroes – Nigeria-Environmental activism in times of economic crisis. DW (6 July 2016). Retrieved on 2021-11-08.
- ↑ Eco hero Desmond Majekodunmi (en-US). DW (21 May 2016). Retrieved on 2021-11-08.
- ↑ administrator. LUFASI | Loving Nature (en-US). Retrieved on 2022-02-27.
- ↑ Majekodunmi’s group urges forest protection to halt climate change (en-US). Guardian News Nigeria (2 April 2018). Archived from the original on 2023-03-26. Retrieved on 2022-02-27.
- ↑ My Encounter with a Black Mamba (en-US). The Interview (2016). Retrieved on 2021-06-21.
- ↑ Couldn't Resist Eba (en-US). Vanguard Nigeria (30 April 2011). Retrieved on 2021-06-21.
- ↑ Desmond Majekodunmi – Channels Television. Retrieved on 2022-02-27.
- ↑ Desmond Majekodunmi Archives (en-US). EnviroNews Nigeria. Retrieved on 2022-03-28.
- ↑ Corona School Gives Girl Second Chance at Education with Six-year Scholarship – THISDAYLIVE. www.thisdaylive.com. Retrieved on 2022-08-26.
- ↑ Mr. Desmond Majekodunmi (en-US). Vanguard Nigeria. Retrieved on 2021-06-21.
- ↑ Ben Enwonwu Foundation Point of View: When experts query environmental degradation (en-US). Vanguard News (3 January 2020). Retrieved on 2022-02-28.
- ↑ WED2020 – FABE INTERNATIONAL FOUNDATION (en-US). Retrieved on 2022-02-28.
- ↑ Corona School Gives Girl Second Chance at Education with Six-year Scholarship – THISDAYLIVE. www.thisdaylive.com. Retrieved on 2022-08-26.
- ↑ Desmond (2019). MEDIC. Archived from the original on 2018-08-31. Retrieved on 2023-03-26.
- ↑ 15.0 15.1 couldn't resist eba – Desmond Majekodunmi (en-US). Vanguard News (4 April 2011). Retrieved on 2022-03-01.