Desire Oparanozie
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | Naijiria |
obodo maka egwuregwu | Naijiria |
aha enyere | Desire |
ụbọchị ọmụmụ ya | 17 Disemba 1993 |
Ebe ọmụmụ | Owẹrrẹ |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Bekee, pidgin Naịjirịa |
ọrụ ọ na-arụ | Onye otu egwuregwu bọọlụ, omee ihe nkiri |
ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụiche | gaa n'ihu |
ụdị egwuregwu | footbọl |
so na | 2018 Africa Women Cup of Nations, 2016 Africa Women Cup of Nations squads, 2015 FIFA Women's World Cup, 2019 FIFA Women's World Cup |
Ugochi Desire Oparanozie (a mụrụ n'ụbọchị 17 n'ọnwa Disemba afọ 1993) bụ onye Naijirịa na-agba bọọlụ n'ọnọdụ onye na-anọ n'ihu na Dijon FCO [1] [2] nakwa Otu bọọlụ mba Naijirịa .
Ọrụ klọb
dezieOparanozie malitere ọrụ ya na Bayelsa Queens na asọmpi ụmụ nwanyị Naịjirịa were kwaga Delta Queens n'afọ 2010. Ọ nọrọ ọnwa abụọ na mbinye ego na Düvenciler Lisesispor na Turkish Women's First Football League n'afọ 2011, tupu ọ laghachite na Delta Queens. [3]
N'afọ 2012, o sonyeere Rossiyanka site n'asọmpi bọọlụ ụmụ nwanyị Rọshịa, ya na ha gbara egwuregwu anọ na 2012-13 UEFA Champions League, na -enweta otu goolu. [4]
Oparanozie sonyeere klọb Bundesliga bụ VfL Wolfsburg maka oge 2013-14 ma bịanye aka n'akwụkwọ nkwekọrịta afọ abụọ. [5] [6] Na ọkara mbụ nke oge ahụ, ọ pụtara naanị n'otu egwuregwu, ọ na -agbakarị bọọlụ na otu bọọlụ Wolfsburg nke abụọ. N'oge oyi, mgbe ọkara oge ahụ gachara, ọ hapụrụ Wolfsburg. [7] N'ụbọchị nke 21 n'ọnwa Febụwarị afọ 2014, Oparanozie bara Ataşehir Belediyespor ka ọ gbaa ọkara nke abụọ nke oge ahụ na Turkish Women's First Football League . [8]
Guingamp
dezieMaka 2014 - 15 o banyere Guingamp nke Division 1 Féminine ndị Frans, [3] ebe onye isi otu bọọlụ mba Naijirịa bụ Evelyn Nwabuoku sonyere ya n'oge sochirinụ.
Tupu oge 2019-20, e mere Oparanozie onye isi klọb, o were bido ọchịchị ya nke ọma site na imeri Metz n'ụbọchị mmalite nke oge ahụ. [9]
N'ụbọchị nke 30 n'ọnwa Juun afọ 2020, Dijon FCO kwupụtara na ọ bịanyela aka n'akwụkwọ nkwekọrịta afọ abụọ. [1] [2]
Mgbe ọ hapụsịrị Guingamp, ndị na-eso ụzọ ya gụrụ ebe nkwụsị ụgbọ ala Oparanozie na Guingamp mgbe ọ nọchara ogologo oge na klọb bọọlụ Frans. [10]
Ọrụ mba ụwa
dezieDị ka onye junịọ na mba ụwa, o nyere goolu 2 na 2010 FIFA U-20 Women's World Cup nakwa goolu 3 na asọmpi 2012 . [11] [12]
Oparanozie bụrịị onye otu otu bọọlụ mba Naịjirịa kemgbe afọ 2010, na-esonye n'asọmpi FIFA Women World Cup nke afọ 2011, 2015, n'afọ 2019 . [13] [14]
N'Eprel afọ 2019, onye nchịkwa Thomas Dennerby họpụtara ya ka ọ bụrụ onye isi ọhụụ otu bọọlụ nke Naịjirịa, ma too Oparanozie maka 'ọzụzụ na ezi agwa ya'. [15]
N'ịgbaso <a href="https://en.wikipedia.org/wiki/2019_FIFA_Women's_World_Cup" rel="mw:ExtLink" title="2019 FIFA Women's World Cup" class="cx-link" data-linkid="158">2019 FIFA Women's World Cup</a>, n'ọrụ ya dị ka onye isi, o kpọrọ oku maka ịkwụ ụgwọ nha nha n'otu bọọlụ Naịjirịa, na -ekwupụta ndịiche n'ime ego na onyinye ndị otu nwoke nwetara. [16]
Ọ bụkwa onye otu ndị otu Naịjirịa nke African Women's Championship nke afọ 2010 na 2014, afọ 2016 na 2018, meriri asọmpi anọ niile. Ọ nyere goolu dịgasị mkpa na ngwụcha 2014 na 2016. [17] [18]
Nsọpụrụ
dezieMbaụwa
dezieNaịjirịa
- <a href="https://en.wikipedia.org/wiki/African_Women's_Championship" rel="mw:ExtLink" title="African Women's Championship" class="mw-redirect cx-link" data-linkid="170">African Women's Championship</a> : 2010, 2014, 2016, 2018
Nkeonwe
- 2014 African Women's Championship: Akpụkpọ ụkwụ ọla edo
Klọb
dezieDelta Queens
- <a href="https://en.wikipedia.org/wiki/Nigerian_Women's_Championship" rel="mw:ExtLink" title="Nigerian Women's Championship" class="mw-redirect cx-link" data-linkid="181">Nigerian Women's Championship</a>: : 2011, 2012
Ebemsidee
dezie- ↑ 1.0 1.1 https://twitter.com/dfco_officiel/status/1277986475011903489 (en). Twitter. Retrieved on 2020-06-30.
- ↑ 2.0 2.1 Désiré Oparanozie est Dijonnaise ! (fr). dfco.fr. Retrieved on 2020-06-30.
- ↑ 3.0 3.1 Desire Oparanozie transfers (de). SoccerDonna.de. Retrieved on 30 June 2015.
- ↑ Player Champions League profile. UEFA. Retrieved on 30 June 2015.
- ↑ Neue Angreiferin (de). vfl-wolfsburg.de (19 June 2013). Retrieved on 13 June 2013.
- ↑ Juchem (13 June 2013). VfL Wolfsburg verpflichtet Desire Oparanozie. WomenSoccer. Archived from the original on 28 March 2016. Retrieved on 10 November 2016.
- ↑ Juchem (23 January 2014). VfL Wolfsburg trennt sich von Desire Oparanozie. WomenSoccer. Archived from the original on 28 March 2016. Retrieved on 10 November 2016.
- ↑ Futbolcular-Ugochi Desire Oparanozie (tr). Türkiye Futbol Federasyonu. Retrieved on 10 March 2014.
- ↑ Oparanozie: Nigeria striker captains Guingamp to winning start against Metz (en-AU). au.sports.yahoo.com. Archived from the original on 2019-09-20. Retrieved on 2019-09-20.
- ↑ Denis Oparanozie Bus-stop. MySportDab. Retrieved on 20 September 2020.
- ↑ Players – Top goals. FIFA. Retrieved on 10 November 2016.
- ↑ Players – Top goals. FIFA. Retrieved on 10 November 2016.
- ↑ Canada and Nigeria seek consolation win. FIFA (4 July 2011). Retrieved on 10 November 2016.
- ↑ Oparanozie: No words to explain this feeling. FIFA (9 June 2015). Retrieved on 10 November 2016.
- ↑ Saliu (2019-04-12). Why I made Desire Oparanozie Super Falcons Captain - Dennerby (en-US). Latest Sports News In Nigeria. Retrieved on 2019-09-20.
- ↑ "Desire Oparanozie demands equal pay for Nigeria's women's side", 2019-07-30. Retrieved on 2019-09-20. (in en-GB)
- ↑ "African International Competitions", BBC Sport. Retrieved on 10 November 2016.
- ↑ "Nigeria reclaim African women's title", BBC Sport, 25 October 2014. Retrieved on 10 November 2016.
Njikọ mpụga
dezie- Àtụ:FIFA player
- Àtụ:UEFA player
- Àtụ:Soccerway
- Player stats in France Àtụ:In lang at statsfootofeminin.fr