Delly Singah
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
Aha enyereDelly Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya1989 Dezie
Ebe ọmụmụBamenda Dezie
Ọrụ ọ na-arụonye nhazi ndu ihe nkiri, omee Dezie

Delly Singah bụ onye mgbasa ozi a mụrụ na Cameroon, onye na-eme egwuregwu na onye ọrụ ebere. A maara ya nke ọma maka Delly's Matchups, ngwa weebụ na Delly TV, na-agbasa ozi mbụ na-anọchite anya ọdịbendị Afrịka na azụmaahịa, ntụrụndụ na ndọrọ ndọrọ ọchịchị kwa izu.[1][2][3]

Ezinụlọ dezie

Delly, bụ onye Cameroon a mụrụ na UK na-eme egwuregwu, onye obodo Ngie, na Momo (department) Northwest Region (Cameroon). Ebe nrụọrụ weebụ akwụkwọ akụkọ na mbipụta nke ọnwa March 28, afọ 2019, kwupụtara na ọ bụ nwa nke abụọ n'ezinụlọ nke mmadụ anọ, amụrụ ma zụlite Delphine Anon Singah Tianin Bamenda isi obodo nke mpaghara North West nke Cameroon.[3] Enweghị ozi gbasara ndị mụrụ ya; mmadụ nwere ike inye aka gbasaa isiokwu a na ndabere nke Delly.[4]

Ọrụ dezie

A chọpụtara Delly, maka ihe ngosi TV n'ịntanetị na Delly TV Date na kpakpando na DEBATE, nke malitere n'ọnwa July afọ 2018. Onye ọbịa nke onye Cameroon na-agba bọọlụ Eyong Enoh ndị na-eme ihe nkiri Nkanya Nkwai Nchifor Valery, ndị ndọrọ ndọrọ ọchịchị wdg.[5] Akwụkwọ akụkọ Sun News Paper kpọrọ ya ụlọ mmepụta ihe maka ọdịnaya nke oge a na nke mbụ na-anọchite anya ọdịbendị, asụsụ, ụdị, na ihe ọhụrụ ndị Afrịka.

Dịka onye ọrụ ebere, ọ bụ onye guzobere Delly Singah Foundation na-enyere aka ịmalite azụmaahịa na ọrụ na Cameroon.[6] Mgbe a jụrụ ya ihe masịrị ya, ọ gwara akwụkwọ akụkọ Sun

Ndụ onwe onye dezie

Delly Singah lụrụ Philip Samson, onye Cameroon / Nigeria Gospel Artist na keyboardist. Ha nwere nwa nwoke.

Onyinye na nsọpụrụ dezie

Afọ Ihe nrite Ụdị Onye Nwetara ya Nsonaazụ
2018 Cameroon Women Career Award (CWCA), Onye mgbasa ozi Ya onwe ya Merie

Hụkwa dezie

  • Ndepụta nke ndị na-eme ihe nkiri Cameroon
  • Ihe nkiri nke Cameroon

Edemsibịa dezie

Njikọ mpụga dezie