David Abner Morse (31 Mee na afọ 1907 - 1 Disemba na afọ 1990) bụ onye bureaucrat mba America nke duziri otu International Labour Organization.

David A. Morse
United States Deputy Secretary of Labor
[[ Ambassador to Àtụ:CountryPrefixThe]]
In office
Àtụ:En dash range
Preceded byKeen Johnson
Succeeded byMichael J. Galvin
Director-General of the International Labour Organization
Director-General of the International Labour Organization [[ Ambassador to Àtụ:CountryPrefixThe]]
In office
Àtụ:En dash range
Preceded byEdward J. Phelan
Succeeded byC. Wilfred Jenks
Personal details
Born
David Abner Morse

(1907-05-31) 31 Mee 1907
New York, U.S.
Died1 Disemba 1990(1990-12-01) (aged 83)
New York, U.S.
Military service
Allegiance United States
Branch/service United States Army
Battles/warsSecond World War

Ihe ndị mere n'oge gara aga dezie

A mụrụ ya na New York na Mee 31, na afọ 1907, Morse gụsịrị akwụkwọ na Mahadum Rutgers na afọ 1929, ebe ọ bụ onye otu Cap and Skull Society, na Harvard Law School na afo 1932.[1] A nabatara ya na New Jersey n'afọ 1932.

Ọrụ dezie

Morse mechara bụrụ onye enyemaka pụrụ iche nke obodo United States Attorney General, Chief Counsel nke Petroleum Labour Policy Board na ụlọ ọrụ US Department of the Interior site na afo 1933-1935, na Regional Attorney maka otu National Labour Relations Board na mpaghara New York (1936-1937).

Morse bụ onye nnọchi anya otu International Labour Organization (ILO) ugboro abụọ ma jee ozi dị ka onye nnọchianya Gọọmentị obodo United States na Kọmitii Na-achị Isi. Na ọnwa jụụn afọ 1948, a họpụtara ya ka ọ bụrụ onye isi nke ndị nnọchi anya obodo United States na otu International Labour Conference. Na nnọkọ nke 105 nke Òtù Na-achị Isi na San Francisco na onwa Jụụn afọ1948, a họpụtara ya dịka onye nduzi-ọchịchị maka afọ iri. A họpụtara ya ọzọ maka afọ ise na ọnwa Mee afọ 1957, na Machị afọ 1962, na Febụwarị afo 1967. N'afọ 1969, e nyere ILO ihe nrite Nobel maka udo. Ọ gbara arụkwaghịm na ọnwa Febụwarị na afọ 1970. Dị ka Director-General, Edward J. Phelan bu ya ụzọ ma C. Wilfred Jenks nọchiri ya.

Ọnwụ dezie

David Abner Morse nwụrụ na steeti New York na Disemba 1, na afọ 1990.[2]

Edensibia dezie

Njikọ mpụga dezie

Àtụ:S-start Àtụ:S-gov Àtụ:Succession box Àtụ:S-intgov Àtụ:Succession box Àtụ:S-end