Daniel Mariga
Onye zimbabwe na akpụ ihe okpụkpụ
Daniel Mariga
ụdịekere | nwoke |
---|---|
mba o sị | Zimbabwe |
aha enyere | Daniel |
ụbọchị ọmụmụ ya | 1976 |
Ụbọchị ọnwụ ya | 2006 |
ọrụ ọ na-arụ | onye na-akpụ ihe ọkpụkpụ |
ikike nwebiisinka dị ka onye okike | Ọrụ nwebiisinka chekwara |
Daniel Mariga (c. 1976–2006) bụ onye Zimbabwe na-akpụ ihe.
Ọ bụ nwa nke atọ nke Joram Mariga, Mariga malitere ịkpụ ihe mgbe ọ ka nọ n'ụlọ akwụkwọ. Ọ malitere site n'inyere nna ya aka ịrụcha ọrụ ya. A zụrụ ya na nka nke ndị Shona, nke metụtara ụdị nka ya. Ọ malitere ịkpụ ihe oge niile mgbe ọ gụsịrị akwụkwọ; na 1995 ya na ndị ezinụlọ ya ndị ọzọ bu ndị e gosipụtara na Chapungu Sculpture Park, ebe ọ ghọrọ onye na-ese ihe na 1998. Na 1999 ọ malitere igosi na Europe, na-aga Netherlands, Belgium, na Sweden. Ọ nwụrụ n'afọ 2006.