Daniel Dikeji Miyerijesu
Daniel Dikeji Miyerijesu
ụdịekere | nwoke |
---|---|
ụbọchị ọmụmụ ya | 1948 |
Daniel Dikeji Miyerijesu (amuru na 21 Jenuari 1948),[1] nke a makwaara dika Saint Daniel Dikeji Miyerijesu,[2] bu onye bishop Naijiria, onye ndu na onye nchoputa nke Chineke Grace Ministry. O malitere G.G.M na 5 Novemba 1993.[2] A maara ya "na-eweta nzopota nye mmadu".[1]
Da ka Sahara Reporters si kwuo, Miyerijesu "agbala ebe ofufe idinala n'atoto obodo Urhobo".[3] A mara ya ikpe maka "ibibi ara nka nke ofufe idinala n'obodo Urhobo".[4] A mara ya ikpe maka akpo onwe ya "Bishop nke Uwa Niile".[3]
Ozi Ndi Krist
dezieMiyerijesu, nke a na-akpo Mimeyeraye n'oge gara aga, bu otu n'ime ndi okpukperechi na dayosis Warri Anglican,[3] bu onye malitere otu Anglican Mimeyeraye Praying and Fasting Society mgbe o na n'ebe aho.[5]
Ntuaka
dezie- ↑ 1.0 1.1 Oromoni felicitates with Bishop Dikeji at 74. Truth Reporters (21 January 2022). Archived from the original on 10 June 2023. Retrieved on 1 December 2023.
- ↑ 2.0 2.1 ABOUT G.G.M. G.G.M Official Website.
- ↑ 3.0 3.1 3.2 Egbejumi-David, Michael (10 January 2011). Jesus Holiness. Sahara Reporters. Archived from the original on 21 October 2021. Retrieved on 1 December 2023.
- ↑ Ojaide, Tanure (2017). Literature and Culture in Global Africa. Taylor & Francis. ISBN 978-135-171-119-7.
- ↑ Johannes Smit & Pratap Kumar (2018). Study of Religion in Southern Africa: Essays in Honour of G.C. Oosthuizen. BRILL. ISBN 978-904-740-749-2.