Dana Petroleum plc bụ ụlọ ọrụ nyocha na mmepụta mmanụ na gas nke dị na obodo Aberdeen, di na Scotland. Ọrụ ya na-elekwasị anya na North Sea, Afrika ya na Middle East. Ọ bụ onye enyemaka nke Korea National Oil Corporation ma bụrụkwa onye bụbu onye otu FTSE 250 Index.

Dana Petroleum
Industry Oil and gas industry
Headquarters Aberdeen, Scotland, UK
Key people
Graham Scotton



(Acting CE)



David Crawford (CFO)
Products Natural gas



Petroleum
Revenue £1 billion (2013)[1]
Total assets £1.37 billion (2013)[1]
Number of employees
580
Parent Korea National Oil Corporation
Website dana-petroleum.com

Akụkọ ihe mere eme na ihe ndị na-eme ugbu a dezie

Tom Cross guzobere ụlọ ọrụ ahụ na afo1994 iji mebie ohere mmanụ North Sea. N'afọ 2007, ụlọ ọrụ ahụ nwetara Ener Petroleum maka nde £24 yana ọrụ mmanụ na gas nke Devon Energy Corporation na Egypt maka US nde $375.[2] Na June 2010, Dana Petroleum kwetara inweta Petro Canada Netherlands site na Suncor Energy maka ihe dịja nde $393, mgbe e mesịrị na onwa Septemba n’afo 2010 ụlọ ọrụ ahụ kwupụtara nnweta ọzọ nde $372 nke ụfọdụ akụ Petro Canada ya na UK.[3][4]

  1. 1.0 1.1 Report and Accounts 2013. Dana Petroleum plc (PDF) (Report). Dana Petroleum. 2013. Archived from the original (PDF) on 10 August 2014. Retrieved 1 July 2014.
  2. "Dana agrees to buy Norway's Ener for 24 mln pounds", 12 June 2007. Retrieved on 9 December 2011.
  3. "Dana to acquire Petro Canada Netherlands", Offshore Magazine, PennWell Corporation, 14 June 2010. Retrieved on 6 July 2010.
  4. "Dana Acquires UKCS Interests from Petro-Canada UK Limited for $372 Million", Offshore Energy Today, 9 September 2010. Retrieved on 9 December 2011.