Dan wake
Nri ndị ugwu
danwake
Akụkụ nke | Nigerian cuisine, Northern Region |
---|---|
Oge/afọ mmalite | 1960 |
mba/obodo | Naijiria |
mba osi | Naijiria |
WikiProject na-elekọta ya | WikiProject Intangible Cultural Heritage |
Danwake nke a makwara dị ka bean dumpling bụ nri a kwadebere n'akụkụ ugwu nke Naịjirịa. Ọ naghị atọ ụtọ ya mere ọ dị mkpa iji ihe uto, àkwá ma ọ bụ cucumber gbakwunye ya.[1]
Mmalite
dezieDan wake sitere na steeti Niger tupu ọ ghọọ nri hausa.[1]
Nchịkọta
dezieIsi nri Bean na-ewe ihe na-erughị nkeji iri abụọ ma ọ bụrụ na ntụ ọka agwakọta dị, ihe ndị ọzọ achọrọ bụ Yaji (cayenne pepper), kuka (baobab powder), Maggi wdg. Tinye ntụ ọka agwakọta (beans na kuka) n'ime bọl, sie ya n'ime ite mmiri esi. Enwere ike iji sauce, cucumber, àkwá, Yaji ma ọ bụ suya ose na-aṅụ Dan wake.[2][3][4]
Hụkwa
dezieNri ndị Hausa
Ihe odide
dezie- ↑ 1.0 1.1 Tasty Foods of The Northern Nigeria -A Culinary Tale (en-US). The Guardian Nigeria News - Nigeria and World News (2020-12-13). Archived from the original on 2022-06-20. Retrieved on 2022-06-20.
- ↑ Dobby (2014-07-02). Danwake (Bean flour Dumplings) - Dan Wake (en-US). Dobby's Signature. Retrieved on 2022-06-20.
- ↑ Haruna (2020-12-02). How To Prepare Delicious Danwake (Beans Dumplings) » Do Sumtin (en-US). Do Sumtin. Archived from the original on 2021-11-29. Retrieved on 2022-06-20.
- ↑ Dan Wake | Hausa Food Recipes | Bean Flour Dumplings (en-GB). 9jafoods (2021-06-13). Retrieved on 2022-06-20.