Dami Ajayi
Dami Àjàyí (amụrụ n'afọ 1986) bụ onye Naijiria na-ede uri, dọkịta, onye order edemede na onye nkato egwu. O so guzobe magazin Saraba na afo 2008.[1] Ọ bụ onye dere nchịkọta Uri nabo chapbook.
Dami Àjàyí | |
---|---|
Born | Damilola Àjàyí Templeeti:Birth year and age Warri, Nigeria |
Nationality | Nigerian |
Alma mater | Obafemi Awolowo University |
Occupation |
|
Years active | 2006–present |
Known for | Music reviews, poetry and essays; co-founder of Saraba magazine |
Notable work | A Woman's Body Is a Country (2017) |
Website | Templeeti:URL |
Akụkọ ndụ
dezieA mụrụ Dami Àjàyí na Naijiria nafo 1986. Mgbe ọ bụ undergraduate nagụ akwụkwọ na Mahadum Obafemi Awolowo nke dị na Ile-Ife, ya na nwa akwụkwọ ọzọ gikoro-onu Saraba Magazine.[2] O sokwa guzobe ụlọ ọrụ mgbasa ozi The Lagos Review na YabaLeft Review, ya na ndị edemede Toni Kan na Tunji Olalere.
E gosipụtara Àjàyí na akụkụ nabọ nke BBC Radio 4 Writing Nigeria Nigeria ozo.[3]
Uri
dezieNafọ 2011, edepụtara Àjàyí n'etiti "Ndị Naijiria Uri fa neye obi uto" nime Sentinel UK Poetry Blog.[4] Nchịkọta mbụ ya nke uri, Clinical Blues, depụtara (n'ụdị akwụkwọ) maka Melita Hume Prize na 2012.[5][6] Ọ bu ndi WriteHouse bipụtara ya nafọ 2014, ma depụta ya maka Wole Soyinka Prize for Literature in Africa.[7][8]
Nafọ 2017, n'chikota Uri abuo ya, A Woman's Body is a Country, but ndi Quida biputere ya.[9] Banyere ọrụ ahụ, Àjàyí na-ekwusị: "Achọrọ mu ka akwụkwọ m gosi etu aha 'mmetụta' si ghọọ ngwaa, na mgbalị m na-esite n'ebe nchekwa nke onwe m, na-enwe olileanya na ahụmịhe m bụ otu na nke zuru ụwa ọnụ".[10] A kọwara na odị ka onye "na-ede banyere ịhụnanya dị ka mmanya na-aba n'anya nke na-eme ka mmadụ banye n'ime mmetụta ya".[11]
Nkwupụta na nkatọ
dezieÀjàyí edego mkpirikpi akuko e bipụtara na Naịjirịa na mba ozo. ugbu a ọ na-enye nyocha dị egwu banyere egwu Naijiria na ọtụtụ akwụkwọ ntaneti.ị[12][13][14][15][16]
. Ọ na-enye nyocha dị oke egwu banyere egwu Naijiria ugbu a na ọtụtụ akwụkwọ ntanetị.[17][18][19][20][21]
Ọ bụkwa otu n'ime ndị nchịkọta akụkọ nke akwụkwọ akụkọ From Limbe to Lagos : NonFiction from Cameroon and Nigeria, nke bụ nsonaazụ nke ọmụmụ ihe ederede nke e mere na Limbe maka ndị edemede na-eto eto nke Africa.[2]
Akwụkwọ
dezie- Clinical Blues (2014)
- Ahụ nwanyị bụ mba (2017)
Edensibia
dezie- ↑ The Last Good Book I Read... Dami Ajayi (Poet) A Stranger's Pose by Emmanuel Iduma (en-GB). Daily Trust (7 September 2019). Archived from the original on 15 September 2019. Retrieved on 29 May 2020.
- ↑ 2.0 2.1 Q&A: Words on the Times – Dami Ajayi (en). Africa in Words (2021-02-26). Retrieved on 2022-03-14.
- ↑ Writing a New Nigeria - Meet the authors. BBC Radio 4.
- ↑ Citadel of Life. citadeloflife1.blogspot.com.ng. Retrieved on 23 November 2017.
- ↑ Dami Ajayi (en-US). badilishapoetry.com. Retrieved on 23 November 2017.
- ↑ Melita Hume Poetry Prize Shortlist: #11 Dami Ajayi. Eyewear, The Blog (6 June 2012). Retrieved on 23 November 2017.
- ↑ "Nine African poets shortlisted for 2018 Wole Soyinka Prize for Literature", P.M. News, 3 November 2018.
- ↑ Daily Graphic (19 November 2018), "9 African poets on 2018 Wole Soyinka Prize for Literature list", Graphic Online.
- ↑ Mbamalu. "A Woman's Body is a Country: Africa's most anticipated poetry collection", This Is Africa, 23 October 2017. Retrieved on 23 November 2017. (in en-US)
- ↑ "Each Collection Dictates Its Own Process: Conversation with Dami Ajayi", This Is Africa Lifestyle, 12 October 2017. Retrieved on 23 November 2017. (in en-US)
- ↑ Shoola. "Dami Skillfully Conveys Meanings in 'A Woman's Body Is a Country'", WRR Publishers, 6 November 2017. Retrieved on 23 November 2017. (in en-US)
- ↑ Ajayi, Dami (14 July 2017). Yahoo Boy No Laptop.
- ↑ Ajayi, Dami (25 May 2021). Nigeria: Afrobeats' unpaid debt to highlife's Crosdale Juba.
- ↑ Ajayi, Dami (14 December 2019). Finding Lagos: A Jazz Tribute to an African City.
- ↑ Ajayi, Dami (July 2019). Nigeria's King Sunny Adé: 'I see myself as a freelance'.
- ↑ Nigeria's Ayinla Omowura: The original gangster and patron saint of Abeokuta's working class (March 2021).
- ↑ Ajayi (14 July 2017). Yahoo Boy No Laptop. Chimurenga Chronic.
- ↑ Ajayi (25 May 2021). Nigeria: Afrobeats' unpaid debt to highlife's Crosdale Juba. The Africa Report.
- ↑ Ajayi (14 December 2019). Finding Lagos: A Jazz Tribute to an African City. The Elephant.
- ↑ Ajayi (July 2019). Nigeria's King Sunny Adé: 'I see myself as a freelance'. The Africa Report.
- ↑ Nigeria's Ayinla Omowura: The original gangster and patron saint of Abeokuta's working class (March 2021).