Cynthia Aku
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
obodo maka egwuregwuNaijiria Dezie
Aha enyereCynthia Dezie
aha ezinụlọ yaAku Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya31 Disemba 1999 Dezie
Ọrụ ọ na-arụOnye otu egwuregwu bọọlụ Dezie
ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụichegaa n'ihu Dezie
onye nsonye òtù egwuregwuRivers Angels F.C. Dezie
ụdị egwuregwuFootbọl Dezie

Cynthia Onyedikachi Aku (amụrụ na 31 Disemba 1999) bụ onye Naịjịrịa na-agba bọọlụ, onye na-agba ọsọ maka Ataşehir Belediyespor na Turkish Women's Football Super League . Ọ nọchitere anya Naijiria na ọkwa ndị ntorobịa, tupu ya emee nke mbụ ya maka ndị otu okenye.

Ọrụ klọb dezie

Aku gbara bọọlụ na mba ya maka Rivers Angels na Naijiria Women Premier League .

Na mbido afọ 2022, ọ kwagara Turkey, wee sonye na klọb Kireçburnu Spor nke dị na Istanbul iji gbaa bọọlụ na 2021-22 Turkish Women's Football Super League. N' ubọsi iri na anọ n'ọnwa Ọktoba n'afọ 2022, ọ gafere na Ataşehir Belediyespor maka oge Super League ụmụ nwanyị nke 2022-23.

Ọrụ mba ụwa dezie

Na 2019 WAFU Zone B Women's Cup, a kpọrọ Aku onye egwuregwu nke egwuregwu na mmeri Naịjirịa 15 na Niger.

Ihe odide dezie

Kpọpụta njehie: <ref> tag with name "es2" defined in <references> group "" has no content.
Kpọpụta njehie: <ref> tag with name "pt2" defined in <references> group "" has no content.
Kpọpụta njehie: <ref> tag with name "p2" defined in <references> group "" has no content.
Kpọpụta njehie: <ref> tag with name "g2" defined in <references> group "" has no content.
Kpọpụta njehie: <ref> tag with name "tff02" defined in <references> group "" has no content.

Kpọpụta njehie: <ref> tag with name "es3" defined in <references> group "" has no content.
Kpọpụta njehie: <ref> tag with name "pt3" defined in <references> group "" has no content.
Kpọpụta njehie: <ref> tag with name "p3" defined in <references> group "" has no content.
Kpọpụta njehie: <ref> tag with name "g3" defined in <references> group "" has no content.
Kpọpụta njehie: <ref> tag with name "tff03" defined in <references> group "" has no content.

Kpọpụta njehie: <ref> tag with name "es" defined in <references> group "" has no content.
Kpọpụta njehie: <ref> tag with name "pt" defined in <references> group "" has no content.
Kpọpụta njehie: <ref> tag with name "p" defined in <references> group "" has no content.
Kpọpụta njehie: <ref> tag with name "g" defined in <references> group "" has no content.
Kpọpụta njehie: <ref> tag with name "tff0" defined in <references> group "" has no content.

Kpọpụta njehie: <ref> tag with name "es" defined in <references> is not used in prior text.
Kpọpụta njehie: <ref> tag with name "pt" defined in <references> is not used in prior text.
Kpọpụta njehie: <ref> tag with name "p" defined in <references> is not used in prior text.
Kpọpụta njehie: <ref> tag with name "g" defined in <references> is not used in prior text.

Kpọpụta njehie: <ref> tag with name "tff0" defined in <references> is not used in prior text.

Njikọ mpụga dezie

  • Cynthia Aku at Soccerway