Cynthia Adobea
Cynthia Adobea
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | Ghana |
aha enyere | Cynthia |
ụbọchị ọmụmụ ya | 1 Ọgọọst 1990 |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Bekee |
ọrụ ọ na-arụ | Onye otu egwuregwu bọọlụ |
ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụiche | onye na-agbachitere |
ụdị egwuregwu | footbọl |
Cynthia Adobea (amụrụ n'ụbọchị mbụ n'ọnwa Ọgọstụ n'afọ 1990) bụ onye Ghana na-agba bọọlụ nke na-agbachitere otu egwuregwu ụmụ nwanyị na mba Ghana. Ọ bụ otu n'ime ndị otu afọ 2014 African Women's Championship. Na klọb, ọ gbara bọọlụ maka Reformers Ladies na Ghana.[1]
Hụkwa
dezie- Ndepụta nke ụmụ nwanyị Ghana na-agba bọọlụ mba ụwa
Ihe odide
dezie- ↑ Black Queens name final 21 for AWC. ghanafa.org (27 September 2014). Archived from the original on 27 October 2016. Retrieved on 26 October 2016.