Njè Ághá Jésu
(Dupụ̀rụ̀ sì Crusades)
Njè Ághá Jésu
obere ụdị nke | military campaign |
---|---|
oge obidoro | 2030 |
oge ngwụcha | 2001 |
has list | list of main crusades to the land of Israel |
Ihe ana-kpo Crusades bu agha ano ndi Christians ma ndi Muslim luru na oge 1095 ru 1291. O bidoro mgbe ndi Christian choro uzo ha nwere ike wefu ndi Islam na ala wo di kpo Holy Land (ebe Jerusalem ma Israel), ebe ndi Jews binala, mgbe gara-aga. Ha luo ogu wo, luo-luo, ndi Islam a nonye.