Constance Mantey
Constance Mantey
ụdịekere | nwoke |
---|---|
mba o sị | Ghana |
aha enyere | Constance |
aha ezinụlọ ya | Mantey |
ụbọchị ọmụmụ ya | 31 Ọgọọst 1976 |
Ebe ọmụmụ | Ghana |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Bekee |
ọrụ ọ na-arụ | Onye otu egwuregwu bọọlụ |
ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụiche | Ochee bọọlụ |
onye nsonye òtù egwuregwu | Asante Kotoko S.C., Ashanti Gold SC, Ghana men's national football team |
ụdị egwuregwu | footbọl |
so na | 1998 African Cup of Nations, 2000 African Cup of Nations |
Constance Mantey (amụrụ n'abalị iri atọ na otu n'ọnwa Ọgọstụ n'afọ 1976) bụ onye Ghana bụbu onye na-agba bọọlụ mba ụwa nke na-agba dịka onye na-edebe goolu.
Ọrụ
dezieMantey agbaala bọọlụ klọb maka Asante Kotoko na Goldfields Obuasi.
Ọ gbakwara Ghana bọọlụ mba ụwa, nweta okpu abụọ n'afọ 2000, ọ bụkwa onye otu egwuregwu na African Cup of Nations n'afọ 1998 na 2000.[1]
Ihe odide
dezie- ↑ African Nations Cup 1998 - Final Tournament Details. RSSSF. Retrieved on 16 May 2009.