Clement Krobakpo

Onye otu egwuregwu bọọlụ nke Naijiria
Clement Krobakpo
Mmádu
ụdịekerenwoke Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
obodo maka egwuregwuNaijiria Dezie
aha n'asụsụ obodoClement Krobakpo Dezie
Aha enyereClement Dezie
aha ezinụlọ yaKrobakpo Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya1 Julaị 1994 Dezie
Asụsụ obodoBekee Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaSpanish Dezie
Ọrụ ọ na-arụonye egwuregwu badminton Dezie
ụdị egwuregwubadminton Dezie

Àtụ:Infobox badminton player Clement Ebiowo Krobakpo (amuru 1 Julaị 1994) bu onye egwu badminton nke Naijiria. [1] O nwetara ihe nrite ọla nchara abụọ n'egwuregwu Afrịka nke afọ 2015 n'asọmpi ndi nwoke n'ọkwa otu na ndi otu egwuregwu. [2] Krobakpo gbakwara asọmpi n'egwuregwu Afrịka nke afọ 2019, wee nweta ọla edo ndị otu agwakọtara. [3]

Mmezu dezie

Egwuregwu ndị Africa niile dezie

Ndi nwoke n'ọkwa otu

Afọ Ebe Onye mmegide Akara Nsonaazụ
2015 Gymnase Étienne Mongha, Brazzaville, Congo Rep. </img> Jacob Maliekal 18–21, 14–21  </img> Ọla nchara

Asọmpi Afrịka dezie

Ndi nwoke n'ọkwa otu

Afọ Ebe Onye mmegide Akara Nsonaazụ
2019 Alfred Diete-Spiff Center, Port Harcourt, Nigeria </img> Anuoluwapo Juwon Opeyori 10–21, 8–21  </img> Ọla nchara
2018 Salle OMS Harcha Hacéne, Algiers, Algeria </img> Georges Paul 13–21, 13–21  </img> Ọla nchara

Ihe ịma aka/usoro BWF mba ụwa (aha 1) dezie

Ngwakọta okpukpu abụọ

Afọ Asọmpi Onye mmekọ Onye mmegide Akara Nsonaazụ
2018 Côte d'Ivoire International </img> Dorcas Ajoke Adesokan </img> Kalombo Mulenga



</img> Ogar Siamupangila
21–9, 21–15 </img> Onye mmeri
     BWF International Challenge tournament
     BWF International Series tournament
     BWF Future Series tournament

Ebensidee dezie

  1. Players: Clement Krobakpo. Badminton World Federation. Retrieved on 2 December 2016.
  2. "Uganda's Ekiring wins bronze medal at All Africa Games", Xinhua News Agency. Retrieved on 16 February 2018.
  3. Athlete Profile: Krobakpo Clement Ebiowo. Rabat 2019. Archived from the original on 28 August 2019. Retrieved on 28 August 2019.

Njikọ mpụga dezie

  • Clement Krobakpo at BWF.tournamentsoftware.com