Claude Sylvestre Anthony Morel (amụrụ na 25 Septemba 1956 na Victoria) bụ onye nnọchi anya mba Seychelles.

Claude Morel
Born25 September 1956
OccupationDiplomat
Claude Morel
Mmádu
ụdịekerenwoke Dezie
Aha enyereClaude Dezie
ụbọchị ọmụmụ ya1956 Dezie
Ebe ọmụmụVictoria Dezie
Ọrụ ọ na-arụdiplomat, Onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Dezie

Ọ bụ Chief of Protocol na Ministry of Foreign Affairs, Director-General for Foreign Affairs and International Cooperation na Ministry of External Affairs, na Permanent Representative na European Commission na Brussels. Ọ rụrụ ọrụ dị ka onye nnọchi anya na United Nations na onye nnọchianya nke Seychelles na United States, Canada, na Cuba. Ọ ghọrọ onye nnọchi anya na United States na Machị 1998.[1]

N'ọnwa Febụwarị afọ 2005, a họpụtara Jérémie Bonnelame ka ọ nọchie ya dị ka onye nnọchi anya na onye nnọchianya na adịgide adịgide, a họpụtakwara Morel dị ka onye isi odeakwụkwọ maka ihe gbasara mba ọzọ.[2] N'ọnwa Julaị afọ 2007, a nọchiri ya n'ọkwa ahụ site na[3] A họpụtakwara ya dị ka onye nnọchi anya UNESCO, na enye asambodo ya n'ọnwa Ọktoba afọ 2007.[4] N'abalị iri na ise n'ọnwa Eprel n'afọ 2008, o gosipụtakwara asambodo ya dị ka onye nnọchi anya mba Monaco, na aghọ onye nnọchianya Seychelles mbụ a kwadoro na mba ahụ. Ọ na anọchite anya Seychelles na FAO.[5] A họpụtara Morel dị ka odeakwụkwọ mba ọzọ malite na 1 Machị 2017.[6]

Ihe odide dezie