Clare Abbott (artist)
Onye na-ese ihe, onye na-ese ihe
Clare Abbott
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | South Africa |
Aha enyere | Clare |
aha ezinụlọ ya | Abbott |
Ụbọchị ọmụmụ ya | 5 Julaị 1921 |
Ebe ọmụmụ | England |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Bekee |
Ọrụ ọ na-arụ | illustrator |
nnọchiaha nkeonwe | L484 |
Clare Pauline Abbott (née Hinshelwood, amụrụ n'ubochí isé n'ọnwa Julaị 1921) bụ ónyé na-ese ihe na ónyé na-eme ihe osise na South Africa. Ọ bụ ezie na a mụrụ ya n'England, ọ biri na South Africa ma mepụta ihe osise akụkọ ihe mere eme zuru ezu nke e ji mee ihe n'ọtụtụ akwụkwọ.[1] O mekwara ka efere agba dị iche iche màkà mbipụta America nke akwụkwọ Rowland Ward nkè nnukwu egwuregwu.
Ọrụ dezie
- Smithers (1983). The Mammals of the Southern African Subregion. University of Pretoria.
- Henning (1984). Southern African Butterflies. Macmillan South Africa.
- Smithers (1986). Land Mammals of Southern Africa, a Field Guide. Macmillan South Africa.
Edensibia dezie
- ↑ South African panorama: Volume 26, South African Information Service, South Africa. Dept. of Information - 1981
Njikọ mpụga dezie
- Fernkloof Natural Reserve na ihe osise Abbott