City Mall, Lagos
Lagos City Mall bụ ụlọ ahịa ọgbara ọhụrụ bụ nke dị na Onikan, Lagos Island . Ọ dị nso na ọtụtụ ihe ngosi Lagos a ma ama dị ka Muson Centre, Tafawa Balewa Square, Onikan Stadium, National Museum na Radisson Blu Anchorage Hotel, Victoria Island.
Ihe owuwu na City Mall na Lagos gụnyere:
Edensibia
dezie- ↑ Bimbola Segun-Alao. "Lagos Island gets New Cinema as GDC opens at City Mall", CP Africa. Retrieved on 18 September 2015.
- ↑ City Mall. About Lagos. Retrieved on 18 September 2015.
- ↑ City Mall in Lagos. Radisson Blu. Retrieved on 18 September 2015.