N'ọdinala Igbo site n'ezi obodo, Chukwu bụ eze chi nile na ndi uwa. Aha ya nonyere "chi" la "ukwu". Chukwu bụ onye kere ihe nile (chi- n'eke). Nke a bụ nke a na-kpọ ya Chineke ugbua. Chukwu abughi nwoke, ọ bughi nwanyï. Mgbe ndi bekee biara, ha wee kporo Chukwu chi nke ndi Christian, me ya nke nwoke.

Ka bụ nke ndi Igbo nnuku bụ Christians ugbua.

Lee nke özöMèzi