Christy Opara-Thompson

onye oso Naijiria
Christy Opara-Thompson
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
obodo maka egwuregwuNaijiria Dezie
Aha enyereChristy Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya2 Mee 1970 Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee, pidgin Naịjirịa Dezie
Ọrụ ọ na-arụasọmpi egwuregwu, sprinter Dezie
Ụcha ime anyaagba aja aja Dezie
ụcha ntụtụ isiNtụtụ ojii Dezie
ụdị egwuregwuegwuregwu Dezie
ịdọ aka ná ntị egwuregwu asọmpilong jump Dezie
so na1996 Summer Olympics, 1992 Summer Olympics, 1994 Commonwealth Games Dezie

Christy Opara-Thompson (amuru ya na December 24, aro 1971) O bu onye na agbara Nigeria oso na eguriegwu, ejikairi oso hundred metres mara ya. O gbaara ala Nigeria oso na asompi Olympics nke afo 1992 na Barcelona nke di na Spain; ebe ya na ndi out ya bu Beatrice Utondu, Faith Idehen na Mary Onyali no turu Ugo bronze na oso 4 × 100 metres.