Christy Ekpukhon
ọnye ọsọ nke mba Nailiria
Christy Ekpukhon
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | Naijiria |
aha n'asụsụ obodo | Christy Ekpukhon |
aha enyere | Christy |
aha gọọmenti | Christy Ekpukhon |
ụbọchị ọmụmụ ya | 6 Febụwarị 1985 |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Bekee |
ọrụ ọ na-arụ | asọmpi egwuregwu |
Ụcha ime anya | brown |
ụcha ntụtụ isi | Ntụtụ ojii |
ụdị egwuregwu | egwuregwu |
so na | 2004 Summer Olympics, 2006 Commonwealth Games |
nnọchiaha nkeonwe | L484 |
Christy Ekpukhon Ihunaegbo (amuru 6 Febrụwarị 1985 na Asaba ) bu onyeoso si Naijiria nke ọkachamara na 400 mita .
Oge kacha mma nkeonwe ya bụ 51.11 sekọnd, ọ nwetara na Mee 2007 na Brazzaville .
Na 2008, a mara ya ikpe nke metinolone doping . Enyere ngwaele ahụ na 17 February 2008 na ule asọmpi na Leipzig . Ekpukhon nwetara nkwusioru site na Maachị 2008 ruo Maachị 2010. [1]
Mmezu
dezieAfọ | Asọmpi | Ebe | Nsonaazụ | Mgbakwunye |
---|---|---|---|---|
2006 | Egwuregwu Commonwealth | Melbourne, Australia | Nke abụọ | 4x400 m relay |
Asọmpi Afrịka | Bamous, Mauritius | 5th | 400m | |
Iko Mbaụwa | Athens, Greece | 6th | 4x400 m relay | |
2007 | Egwuregwu Africa niile | Algiers, Algeria | 5th | 400m |
1st | 4x400 m relay |
Ebensidee
dezie- ↑ "Doping Rule Violation", IAAF.org, 12 December 2008. Retrieved on 15 December 2008.
Njikọ mpụga
dezie- Christy Ekpukhon at World Athletic