Christine Nzeyimana
Christine Nzeyimana
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
ọrụ ọ na-arụ | Onye òká ikpe |
Christine Nzeyimana bụ ónyé ọka ikpe Burundi. Site n'afo 2007 ruo afọ 2013 ọ bụ ónyé isi oche nke Ụlọikpe Iwu nke Burundi .[1]
Christine Nzeyimana bụ ónyé ọka ikpe na Ụlọikpe Kasị Elu nke Burundi. N'afọ 2006, ọ bụ otu n'ime ndị ọkàikpe atọ kpebiri ikpe nke ónyé bụbu ónyé isi ala Domitien Ndayizeye, ónyé bụbu osote ónye isi ala Alphonse Kadege, na ndị ọzọ ise a na-ebo ebubo "na-eyi nchekwa steeti egwu".[2]
Nzeyimana enweghị njikọ ndọrọ ndọrọ ọchịchị. Ọ lụrụ ónyé nnọchi ányá mba ọzọ bụ Adolphe Nahayo.[2]
Edensibia
dezie- ↑ Josephine Dawuni (2015). "Her Ladyship Chief Justice: The Rise of FemaleLeaders in the Judiciary in Africa". Faculty Publications: Political Science 60.
- ↑ 2.0 2.1 Cablegate: Burundi's President Nominates New Members Of Government. Wikileaks (14 June 2007).