Christine Ayo Achen
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
ụbọchị ọmụmụ ya | 1983 |
ọrụ ọ na-arụ | Onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị |
Christine Ayo Achen nke a makwaara dị ka Achen Christine Ayo (amụrụ na 7 Julaị, na afọ 1983) bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị na onye nchịkwa nke Uganda.[1] Ọ bụ nwanyị nnọchi anya distrikti nke Alebtong na 10th parliament nke Uganda.[2] Ọ nwere njikọ na National Resistance Movement na-achịkwa otu ndọrọ ndọrọ ọchịchị.[1] Ọ bụkwa onye na-achọ ịbụ onye omeiwu nwanyị maka afọ 2021-2026 na Alebtong.[3]
Agụmakwụkwọ
dezieChristine nwere diplọma na ọmụmụ mmepe site na Nzamizi Training Institute of social development.[4]
Akụkọ ọrụ
dezieỌ bụ onye omeiwu na ụlọ omeiwu nke Uganda kemgbe afọ 2016 ruo taa.[4] Ọ na-eje ozi na ọrụ ọzọ dị ka onye otu kọmitii na Gender Labour and Social Development na PAC ime obodo gọọmentị na Nzukọ Ndị Omeiwu nke Uganda.[4] Ọ bụ onye otu Uganda Women Parliamentary Association nke 10th Parliament of Uganda.[5] Tupu ntuli aka nke afọ 2021, o nwere onye na-asọmpi maka oche nwanyị omebe iwu nke Alebtong District, Ms Barbra Akech.[6]
Ọ bụ otu n'ime ndị omeiwu vootu ee na ọgụgụ nke abụọ nke Iwu Ndezigharị Iwu na afọ 2017.[7][8][9][10]
Ndụ onwe onye
dezieHụkwa
dezie- Ndepụta nke ndị otu nke iri nke Nzukọ Ndị Omeiwu nke Uganda
- Nzukọ omeiwu nke Uganda
- Ógbè Alebtong
- National Resistance Movement
Ebenside
dezie- ↑ 1.0 1.1 1.2 ACHEN CHRISTINE AYO (en-US). NRM – NETTECH RELIABLE MEDIA. Archived from the original on 3 August 2021. Retrieved on 29 March 2021.
- ↑ Achen Christine Ayo vs Abongo O. Elizabeth Election Petition Appeal No. 0058 of 2016 – Election Petition Appeal No. 0058 of 2016 – Uganda Online Law Library. ugandalawlibrary.net. Archived from the original on 17 October 2022. Retrieved on 29 March 2021.
- ↑ CHRISTINE ACHEN AYO, Aspiring Woman MP 2021–2026, ALEBTONG (en). www.ugandadecides.com. Retrieved on 29 March 2021.
- ↑ 4.0 4.1 4.2 4.3 Hon.Achen Christine Ayo (en-US). MPScan Uganda. Archived from the original on 27 November 2021. Retrieved on 29 March 2021.
- ↑ Members of UWOPA of 10th Parliament | Uganda Women Parliamentary Association. uwopa.or.ug. Archived from the original on 18 April 2021. Retrieved on 29 March 2021.
- ↑ Akech "spare tyre" warming up to replace mute Alebtong Woman MP – TND News Uganda (en-GB). TND News. Archived from the original on 5 March 2021. Retrieved on 29 March 2021.
- ↑ How MPs voted on the second reading of the Constitution Amendment Bill – Parliament Watch. parliamentwatch.ug. Retrieved on 29 March 2021.
- ↑ Where your MP stands on age limit debate (en). Daily Monitor. Retrieved on 29 March 2021.
- ↑ Observer. Age limit: How your MP voted (en-gb). The Observer – Uganda. Retrieved on 29 March 2021.
- ↑ Parliament approves removal of presidential age limits, term limits reinstated (en-US). Nile Post (21 December 2017). Retrieved on 29 March 2021.