Christadelphian
religious denominationobere ụdị nke | Restorationism |
---|
ebe e guzobere | Philadelphia |
---|
Christadelphian (Umunna nwoke na ụmụnna nwanyị n’ime Kraist) bụ nzuko ndi oyiri-Kraist (Christian) a toro nto-ala ya na afo 1848.
Na ubochi taa, e nwere madu puku iri isii no na mba di otu naari na iri abuo n’uwa niile na-eso ogbako a.[1]