Chokak Hamam
Chokak Hamam (Templeeti:Lang-az, "fallen bath") is a historical bath near Juma Mosque in Ganja.[1]
Banyere
dezieE wuru Chokak Hamam na Ganja n' afọ 1606 n'okpuru ọrụ nke onye n'ese ụkpụrụ ụlọ Bahāʾ al-dīn al-ʿĀmilī (nke a makwaara dị ka Sheikh Baha'i). A n'eji ụrọ na lime na brik n'acha ọbara ọbara eme ihe n'iwu ụlọ ahụ. O nwere nnukwu ụlọ na obere ụlọ abụọ. N'afọ 2003, Ngalaba N'ahụ Maka Nrụzi nke Ministrị Ọdịbendị rụziri ya.[2][3]
Ụlọ ahụ bụ ebe a na-eme ihe ịchọ mma.[4] Kemgbe afọ 2014, ụlọ ịsa ahụ n'arụ ọrụ dị ka ebe ịsa ahụ maka otu n'ime họtel dị na Ganja.[5]
Ihe ngosi
dezie-
Ili Chokak Bath na Javad khan
Hụkwa
dezie- Ụlọ alakụba Juma
- Ili nke Javad khan
- Ebe ndị njem nleta na Ganja
- ↑ Historical Monuments in Ganja. Archived from the original on 2019-10-21. Retrieved on 2017-08-25.
- ↑ Gəncənin 'Çökək Hamam'ı. GanjaNews.az. Archived from the original on 2019-10-21. Retrieved on 2018-09-29.
- ↑ Gəncədəki "Çökək hamam" əsaslı şəkildə təmir edilir. Azerbaijan State News Agency. Retrieved on 2018-09-29.
- ↑ Hamam (Çökək hamam) - Gəncə Azərbaycanın Cəvahiri. Gəncə Azərbaycanın Cəvahiri. Archived from the original on 2019-10-21. Retrieved on 2017-08-25.
- ↑ Vego Hotel