Chima Simone
Chima Simone
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | Njikota Obodo Amerika |
aha ezinụlọ ya | Simone |
ụbọchị ọmụmụ ya | 28 Julaị 1982 |
ọrụ ọ na-arụ | onye ntaakụkọ, onye so na ihe onyonyo n'ezie |
ebe agụmakwụkwọ | University of Southern California |
Ebe obibi | West Hollywood |
webụsaịtị | http://chimasimone.com/ |
Chima Simone BensonAudio bụ onye na agba na igwe onyonyo ma bụrụ kwa onye odeakụkọ na arụrụ onwe ya, njirimara ya bụ na ọgbara na egwuregwu na pụta ihe a n'akpọ Bigi Brọda [1] Ọ nyiri ọnwụ onye ogbu-ọchụ a n'akpọ Dale Devon Scheanette na gbam-gbam isa ahụ.[2] Akọrọ akụkọ gbasara nyiri ọnwụ ya na igwe onyonyo a n'akpọ true crime cable television show Cold Case Files[3] ya na akwukwọ egosi ihe ngosi nke a n'akpọ Unusual Suspects and Surviving Evil na Investigation Discovery.[4]
Ọrụ
dezieSimone anọwo na ọrụ ndeakụkọ
- ↑ Chima's bio on Big Brother website, CBS
- ↑ The Associated Press (2009-02-11). 'Bathtub killer,' who was convicted of Arlington woman's 1996 slaying, is executed. Dallasnews.com. Retrieved on 2010-06-03.
- ↑ TV Schedule on History. Thehistorychannel.co.uk. Archived from the original on 2009-07-14. Retrieved on 2010-06-03.
- ↑ Episodes: Unusual Suspects. Retrieved on 29 July 2012.