Chika Unigwe
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | Belgium |
aha enyere | Chika |
aha ezinụlọ ya | Unigwe |
ụbọchị ọmụmụ ya | 12 Jụn 1974 |
Ebe ọmụmụ | Enúgwu |
Asụsụ obodo | Bekee |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Bekee |
ọrụ ọ na-arụ | odee akwụkwọ, Onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị |
ebe agụmakwụkwọ | Leiden University |
onye otu ndọrọ ndọrọ ọchịchị | Christian Democratic and Flemish |
Ọrụ ama ama | On Black Sisters Street |
Ihe nrite | Nigeria Prize for Literature |
Chika Nina Unigwe (Enugu, 1974) bụ onye edemede akwụkwọ nke amụrụ na afọ 1974 na obodo Naijiria.[1][2][3] Unigwe na ede akwụkwụ na asụsu ndi bekee nke English na Dutch. N'ọnwa eprel, nke afọ 2014, a họputara ya ka osoro na ndi Africa 39 nke ndi Hay Festival. Nkea bu ndepụta nke ji kọrọ ndi edemede akwụkwọ nke afọ ha akarighi iri anọ na mkpaghara Sub-Saharan Africa nwere ikike i kwado edemede si na mkpaghara ala Africa.[4] Na mbụ, Unigwe na ezi na ụlọ ya bi na mba Belgium, mana o bizi na Njikota Obodo Amerika.
Chika Unigwe | |
---|---|
Múrú | Enugu, Nigeria | 12 Juunu 1974
Orü | Onye edemede akwụkwọ |
Akuko Ndụ ya
dezieAmụrụ Chika Unigwe na Enugu nke di na obodo Naijiria. O nwere asambodo nke PhD na ihe akụkọ na afọ 2004 si te na mahadum nke University of Leiden di na obodo Netherlands. Akwụkwọ ya nke mbụ nke ana akpọ De Feniks, ka ebipụtara na afọ 2005 na ụlọ ọrụ ndi Meulenhoff na Manteau nke di na Amsterdam na Antwerp. Akwụkwọ nkea ritere ihe nrite ndepụta ntakiri nke Vrouw en Kultuur debuutprijs maka akwụkwọ nbụ pụrụ iche nke onye edemede akwụkwọ nwanyi. Unigwe edekwala akwụkwọ abụọ nke ụmụ ntakiri nke ndi ụlọ ọrụ Macmillan di na obodo London, depụtara.
Atụmatụ N'aga N'ezi
dezie- Author's website
- Chiedu Ezeanah, "Chika Unigwe: When Trepidation Hones the Imagination Into Literary Gems", Premium Times, 3 October 2016.
Ihe Nkwalite
dezie- ↑ Nehru Odeh (November 1, 2012). Chika Unigwe Wins Nigeria Prize for Literature. PM News. Retrieved on November 2, 2012.
- ↑ "Chike Unigwe wins the prestigious NLNG Literary Prize for On Black Sisters' Street", Wasafiri, November 2 2012.
- ↑ Chika Unigwe. Chika Unigwe Homepage. Archived from the original on 2010-11-29. Retrieved on 2017-07-03.
- ↑ Africa39 list of artists.