Chidinma Aaron
Ụdị Nigeria
Chidinma Aaron
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
ụbọchị ọmụmụ ya | 16 Eprel 1993 |
ọrụ ọ na-arụ | model, onye ọchụnta ego |
ebe agụmakwụkwọ | Lead City University |
Chidinma Leilani Aaron (amụrụ na 16 Eprel 1993) bụ onye Naijirịa, onye ọchụnta ego, onye isi nri, onye njikwa mmepe azụmaahịa na ọkà okwu na-akpali akpali.
Mbido ndụ na agụmakwụkwọ
dezieA mụrụ Chidinma na Kaduna, Kaduna State ma zụlite ya na Federal Capital Territory, Abuja, Niajirịa. Ọ bụ otu n'ime ụmụnne nwanyị atọ na otu nwanne nwoke. O mechara kwaga Ibadan, Oyo State wee gaa Mahadum Lead City, ebe ọ gụsịrị akwụkwọ na nzere bachelọ nke sayensị na Business Administration na 2017.[1][2]
Tupu ọ merie Miss Nigeria, ọ rụrụ ọrụ dị ka onye isi nri na onye njikwa mmekọrịta ndị ahịa na Yumme Meals, ụlọ nri na ihe oriri dị na F.C.T., Abuja.[3][4]
Ihe odide
dezie- ↑ Chidinma Aaron's Victory. This Day Live (15 December 2018). Retrieved on December 15, 2019.
- ↑ Beauty and Purpose: Introducing the 42nd Miss Nigeria Chidinma Aaron. Pulse Nigeria (29 January 2019). Retrieved on December 15, 2019.
- ↑ Helping Is A Moral Duty –Aaron. Independent Nigeria. Retrieved on December 15, 2019.
- ↑ I was a chef before Miss Nigeria, I'll return to it – Chidinma Aaron. Punch Nigeria (5 May 2019). Retrieved on December 15, 2019.