Chibuike Iteogu
mmádu
ụdịekerenwoke Dezie
ụbọchị ọmụmụ ya24 Novemba 1985 Dezie
ọrụ ọ na-arụcricketer Dezie
ụdị egwuregwucricket Dezie

Chibuike Iteogu (amuru ya na abali iri-abuo na anọ n’onwa itoolụ afọ 1985) bu onye krikita nke ndi Naijiria [1] Na Septemba 2018, akpọrọ ya na ndị otu Naijiria maka 2018 Afrịka T20 Cup . [2] Ọ mere Twenty20 nke izizi ya maka Naịjirịa na 2018 Afrịka T20 Cup na abali iri na ise n'ọnwa Septemba afọ 2018. [3]

Ebe m si nwete

dezie

Njikọ dị na mpụga

dezie
  • Chibuike Iteogu at ESPNcricinfo