Chiamaka Enyi-Amadi
Chiamaka Enyi-Amadi bụ onye Naijiria-Irish na-ede uri, onye edemede, onye ndezi na onye na-eme ihe nkiri.
Chiamaka Enyi-Amadi | |
---|---|
Born | Lagos, Nigeria |
Nationality | Nigerian, Irish |
Abụ uri
dezieE bipụtara uri Enyi-Amadi na Architecture Ireland, Poetry International, Poetry Ireland Review, The MASI Journal, RTÉ Poetry Programme, Smithereens Press, The Bohemyth, The Irish Times, na mpịakọta Art of the Glimpse: 100 Irish Short Stories (2020). Ọ natara 2019 Poetry Ireland Access Cúirt Bursary.[1] N'afọ 2018, ọ bụ ọkà okwu na Dublin Human Rights Festival n'akụkụ Clara Rose Thornton na Farah Elle.[2] Ọ rụrụ ọrụ dị ka akụkụ nke 2019 International Women's Day na Poetry Ireland.[3] Ọ bụ otu n'ime ndị a kpọrọ oku na 2019 Measuring Equality in the Arts Sector conference.[4] The Irish Museum of Modern Art nyere ya ọrụ ide uri atọ na nzaghachi maka ihe ngosi 2019 A Fiction Close to Reality .[1]
N'afọ 2019, Enyi-Amadi so Pat Boran dezie otu mpịakọta nke uri, Writing Home: The New Irish Poets, nke gosipụtara uri sitere n'aka ndị na-ede uri kwagara Ireland.[5][6][7][8][9] Ọ bụ otu n'ime ndị edemede na ndị na-eme ihe nkiri maka emume Nollaig na mBan nke 2020 na Epic, Irish Emigration Museum.[10] Ya na onye na-ede uri na onye na-agụ egwú, Christie Kandiwa, rụkọtara ọrụ na mpempe akwụkwọ akpọrọ SEE x SEA maka Mother Tongues Festival na Febụwarị 2020.[11]
Ndụ onwe ya
dezieA mụrụ Chiamaka Enyi-Amadi na Lagos, Naijiria, wee kwaga Galway, Ireland mgbe ọ dị afọ 10.[1][12][13] Ọ gara Mahadum College Dublin ma gụsịa akwụkwọ na BA na Bekee na nkà ihe ọmụma.[1] Mgbe ọ nọ na UCD, o dezigharịrị ma nye aka na magazin Otwo maka The University Observer .[14]
Edensibịa
dezie- ↑ 1.0 1.1 1.2 1.3 Poet Chiamaka Enyi-Amadi responds to IMMA Collection exhibition (en-IE). IMMA. IMMA (28 August 2019). Retrieved on 24 July 2020.
- ↑ Speakers and Presenters. Dublin Human Rights Festival 2018. Retrieved on 24 July 2020.
- ↑ Falvey. "International Women’s Day: 11 of the best events around Ireland", The Irish Times, 7 March 2019. Retrieved on 24 July 2020. (in en)
- ↑ Murray. "Tackling the catastrophic canonical neglect of Irish women poets and writers", The Irish Times, 27 September 2019. Retrieved on 24 July 2020. (in en)
- ↑ Doyle. Books of 2020: Max Porter, Emilie Pine, Sara Baume and more pick the best reads of the year so far (en). The Irish Times. Retrieved on 2020-07-24.
- ↑ Kehoe. "Reviewed: Writing Home -The New Irish Poets", RTÉ Culture, 29 October 2019. Retrieved on 24 July 2020. (in en)
- ↑ McAuliffe. "Poetry round-up: A new reference point for Irish literature", The Irish Times, 8 February 2020. Retrieved on 24 July 2020. (in en)
- ↑ Boran. "A kind of world-building: a celebration of poets who now call Ireland home", The Irish Times, 19 November 2019. Retrieved on 24 July 2020. (in en)
- ↑ Spain. "Ireland’s finest authors reveal their favourite titles of 2019", Independent, 21 December 2019. Retrieved on 24 July 2020. (in en)
- ↑ Power. "Nollaig na mBan events to take place across the country", The Irish Times, 5 January 2020. Retrieved on 24 July 2020. (in en)
- ↑ SEE x SEA. Mother Tongues Festival. Archived from the original on 24 July 2020. Retrieved on 24 July 2020.
- ↑ "Poetry Programme: Maureen Boyle, Ruth Carr & Chiamaka Enyi Amadi", RTÉ Culture, 5 April 2019. Retrieved on 24 July 2020. (in en)
- ↑ Traynor. "‘When I moved here four years ago, I quickly felt Dublin was my spiritual home’", The Irish Times, 11 June 2020. Retrieved on 24 July 2020. (in en)
- ↑ Chiamaka Enyi-Amadi. Dedalus Press. Retrieved on 24 July 2020.