Cheryl Hanna

1951 - ugbu a | onye Amerika | onye Oji/Afrịka-Amerika | Onye na-agụkọ ọnụ, onye na-ese ihe
Cheryl Hanna
mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịNjikota Obodo Amerika Dezie
aha enyereCheryl Dezie
aha ezinụlọ yaHanna Dezie
ụbọchị ọmụmụ ya1951 Dezie
ọrụ ọ na-arụillustrator, onye ese Dezie
ebe agụmakwụkwọPratt Institute Dezie
ikike nwebiisinka dị ka onye okikeỌrụ nwebiisinka chekwara Dezie

Cheryl Irene Hanna (amụrụ na úbọchị irí nà asaá n'ọnwa Jenụwarị, 1951) bụ ónyé America na-ese ihe na ónyé na-ese onyinyo.[1] A mụrụ Hanna na Ann Arbor, Michigan, ọ hapụrụ Pratt Institute tupu ya enweta B.A. ya na Pratt Institute na 1973.[1][2]

Hanna bụ ónyé na-ese ihe, ónyé na-ede ihe osise n'akwụkwọ ụmụaka nke a makwaara maka ọrụ ya na collage.[1] E gosipụtara ọrụ Hanna na Newark Museum na National Museum of Women in the Arts.[3] Akwụkwọ Hanna nkè 1987, "The Enchanted Hair Tale", na mmekorita ya na onye edemede Alexis de Veaux nwetara onyinye Coretta Scott King.[4] O gosikwara akụkọ ndụ nke Phillis Wheatley, Selma Burke, na Mary Fields.[1]

Edensibia

dezie
  1. 1.0 1.1 1.2 1.3 Otfinoski (2014). African Americans in the Visual Arts, 88. ISBN 9781438107776. 
  2. (1995) in Moore: Gumbo Ya Ya: Anthology of Contemporary African-American Artists. New York: Midmarch Arts Press. ISBN 1877675075. 
  3. Leimbach. "For Children", The New York Times, February 19, 1993. Retrieved on March 11, 2017.
  4. Smith (1999). The Coretta Scott King Awards Book: 1970-1999. Chicago: American Library Association, 22.