Checkerspot (magazine)

Checkerspot bụ magazin mgbanwe ihu igwe na Canada nkè Canadian Wildlife Federation bipụtara. Obu Magazin dí n'efu, nkè a malitere mbipụta mbụ ya n'ọnwa Mee afọ 2007 ma kwụsị mmepụta n'afọ 2009 n'ihi ndakpọ akụ na ụba.

Usòrò:Checkerspot Magazine.jpg

Checkerspot kwùrù na ọ bụ akwụkwọ na-anọpụ iche na ihu igwe. A gụrụ magazin ahụ aha urukurubụba nkè e kwenyere na ọ na-agbanwe agbanwe n'ihi okpomọkụ ụwa.

Canadian Wildlife Federation dezie

Canadian Wildlife Federation, otu n'ime nnukwu ụlọ ọrụ na-enweghị uru na Canada, ụlọ ọrụ nchekwa na-abụghị nkè gọọmentị, na-arụ ọrụ iji chebe ụdị na oghere ọhịa nke Canada. E ji Checkerspot mee ihe iji kwalite ọrụ na ịkwalite mkparịta ụka banyéré mgbanwe ihu igwe.

Edensibia dezie

Checkerspot kwụsịrị mmepụta

Njikọ mpụga dezie