Charlotte R. Lane (amụrụ n'August 12, 1947) bụ onye ọka iwu America na onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị si steeti West Virginia. Ọ bụ onye Òtù Republican Party.

Mbido ndụ na agụmakwụkwọ

dezie

Lane bụ nwa afọ Pleasants County, West Virginia. Ọ kwagara Charleston, West Virginia, na 1973.[1] Lane nwetara nzere Bachelor of Art na mgbasa ozi n'aka mahadum Marshall na Juris Doctor si na mahadum West Virginia College nke Law. [2]

Ọrụ

dezie

Charlotte Lane jere ozi na West Virginia House of Delegates n'ime afọ ndị 1990 ma mesịa bụrụ onye isi oche nke West Virginia Public Service Commission.[1] N'afọ 1987, ọ rụrụ ọrụ dị ka Onye ọka iwu United States n'oge na-adịghị anya. N'afọ 2004, Onye isi ala George W. Bush họpụtara Lane na United States International Trade Commission . [3]

Lane gbara ọsọ maka Mpaghara nke abụọ nke West Virginia na ntuli aka 2014, [4] mana Alex Mooney meriri ya na ntuliaka nke Republican. [5]

Ndụ onwe onye

dezie

A chọpụtara na Lane nwere ọrịa multiple sclerosis n'afọ 1981.[4]

  1. 1.0 1.1 Ann Ali. Q&A: Charlotte Lane picks up the campaign pace - Business, Government Legal News from throughout WV. Statejournal.com. Archived from the original on May 15, 2014. Retrieved on May 14, 2014. Kpọpụta njehie: Invalid <ref> tag; name "sj" defined multiple times with different content
  2. Charlotte Lane's Biography. Vote Smart. Retrieved on 2022-04-30.
  3. Manfield (April 17, 2021). Natural Gas Is Getting Cheaper. Thousands Are Paying More To Heat Their Homes Anyway. (en). ProPublica. Retrieved on 2022-05-01.
  4. 4.0 4.1 | Charlotte Lane officially announces campaign for Congress. Charlestondailymail.com (August 13, 2013). Archived from the original on May 14, 2014. Retrieved on May 14, 2014. Kpọpụta njehie: Invalid <ref> tag; name "cdm" defined multiple times with different content
  5. Tea Party's Alex Mooney Wins West Virginia GOP House Primary - ABC News. Abcnews.go.com. Retrieved on May 14, 2014.