Charles Kofi Bucknor

Kofi Bucknor
Mmádu
ụdịekerenwoke Dezie
mba o sịGhana Dezie
Aha enyereKofi Dezie
aha ezinụlọ yaBucknor Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya1953 Dezie
Ebe ọmụmụCape Coast Dezie
Ụbọchị ọnwụ ya23 Mee 2017 Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee Dezie
Ọrụ ọ na-arụomee ihe nkiri, omee Dezie

Kofi Bucknor (1953–2017) bụ onye Ghana na-eme ihe nkiri nke pụtara na ihe nkiri dịka Heritage Africa (1989), African Timber [de] (1989), na Run Baby Run (2006).[1] Ọ nwụrụ n'abalị 23 ọnwa Mee afọ 2017 na 37 Military Hospital, a maghị ihe kpatara ọnwụ ya.[2][3]

Edemsibịa dezie

  1. Anim (May 23, 2017). Veteran Actor Kofi Bucknor Dead. Kasapa102.5FM. Archived from the original on June 21, 2017. Retrieved on May 26, 2017.
  2. Veteran actor Kofi Bucknor has died - MyJoyOnline.com. www.myjoyonline.com. Archived from the original on 2017-05-26.
  3. Heartbreaking moment for actor Kofi Bucknor's wife, as her husband being laid to rest (Photos) (July 2017).