Charles James Stuart-Wortley

Charles James Stuart-Wortley, (3 June 1802 - 22 May 1844) bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Britain, nwa nwoke nke abụọ nke James Stuart-Vortley-Mackenzie, 1st Baron Wharncliffe.

Ọ bụ onye na-ekiri ihe na nnọchibido ndị France nke Antwerp na afọ 1832, ma dee akụkọ banyere ihe omume ahụ.

Na 17 Febụwarị n'afọ 1831, ọ lụrụ Lady Emmeline Manners (d. 1855), nwa nwanyị nke John Manners, Duke nke ise nke Rutland, onye o nwere ụmụ atọ:  

  • Archibald Henry Plantagenet Stuart-Wortley (26 Julaị 1832 - 30 Eprel 1890), lụrụ na 15 June 1879 Lavinia Rebecca Gibbins (nwụrụ na 1937)
  • Adelbert William John Stuart-Wortley (nwụrụ n'afọ 1847) [1]
  • Victoria Alexandrina Stuart-Wortley (nwụrụ na 29 Machị 1912), lụrụ na 4 Julaị 1863 Sir William Earle Welby-Gregory, 4th BaronetSir William Earle Welby-Gregory, Baronet nke anọ

[1] Ọ nwụrụ na afọ 1844 n'ihi mmetụta nke ihe mberede ịchụ nta ọ nwèrè na mbido ndụ ya.

Edemsibe dezie

  1. 1.0 1.1 Schmitz. in A. Eschbach: Victoria Lady Welby: Significs and Language. John Benjamins. 
  • Ndepụta akụkọ nke ihe mere eme nke Leigh Rayment

Àtụ:S-start Àtụ:S-par Àtụ:S-bef Àtụ:S-ttl Àtụ:S-non Àtụ:S-end