Chakali language
Asusu Chakali bụ asụsụ Gur nke ndi Ghana, nke a na-asụ n'ọtụtụ obodo nta dị na Wa East District nke di na mparara Upper West Region. Ọtụtụ n'ime ndị Chakali na-asụ asụsụ abụọ na Wali.[1]
Chakali | ||
---|---|---|
Spoken in: | Ghana | |
Total speakers: | 6,000 | |
Language family: | Nnijer–Kongo Atlantic–Congo Gur Southern Gurunsi Western Chakali | |
Language codes | ||
ISO 639-1: | none | |
ISO 639-2: | — | |
ISO 639-3: | cli | |
Note: This page may contain IPA phonetic symbols in Unicode. |
Asusu Chakali phonology bụ ihe iji ma atụ nke asụsụ Gur, na ụda, ụdaume nkwekọrịta, na ụdaume egbugbere ọnụ
- ↑ Brindle (2017). A Dictionary and Grammatical Outline of Chakali, African Language Grammars and Dictionaries 2. Berlin: Language Science Press. DOI:10.5281/zenodo.344813. ISBN 978-3-944675-91-6.