Central Kilimanjaro language

Central Kilimanjaro language
asụsụ
obere ụdị nkeKilimanjaro-Taita Dezie

Etiti Kilmanjaro (Central Kilimanjaro), ma ọ bụ Etiti Chaga (Central Chaga), bụ asụsụ Bantu nke Tanzania nke ndị Chaga na-asụ.

Ha nwere olumba dị iche iche:

  • Moshi (Old Moshi, Mochi, Kimochi).
  • Uru.
  • Mbokomu.
  • Wuunjo (Wunjo, Vunjo, Kivunjo), gụnyere Kiruwa, Kilema, Mamba, Moramu (Marangu), Mwika.

Asụsụ Moshi bụ obodo Chaga na asụ ya, Moshi, na olumba dị ùgwù nke asụsụ Chaga.

Akwụkwọ ndepụta dezie

Edensibia dezie