Central African Forest Commission

Central African Forest Commission
intergovernmental organization
Oge/afọ mmalite1999 Dezie

Central African Forest Commission (French: Commission des Forêts d'Afrique Centrale, maọbụ COMIFAC) bụ òtù na-emekọ ihe ọnụ na Central Afrika. Ebumnuche ya bụ ijikwa ọhịa nke Central Afrika n'ụzọ na-adịgide adịgide ma na-akwado ya site na netwọk nlekota azụmaahịa anụ ọhịa TRAFFIC.[1] Odeakwụkwọ ahụ dị na Obodo Yaoundé, Cameroon. Raymond Mbitikon na-eje ozi dịka onye isi odeakwụkwọ ya.

Asụsụ anọ ya bụ French, English, Spanish ya na Portuguese.

Mba ndị so na ya dezie

Mba iri so na Central Afrikan Forest Commission gụnuere:

Akụkọ ihe mere eme dezie

E guzobere COMIFAC na Machị n’afo 1999, site na "Nkwupụta nke Yaoundé". N'ọnwa Febụwarị afọ 2005, nzukọ ahụ nabatara "Atụmatụ Nkwekọrịta maka nlekọta na nchekwa nke oké ọhịa na Central Afrika".[2]

OFAC dezie

E guzobere n’afo 2007, Central African Forest Observatory (OFAC) bụ ngalaba pụrụ iche nke COMIFAC, nke na-enye data dị ọhụrụ na nke dịkwazi mkpa banyere ọhịa na gburugburu ebe obibi nke mpaghara ahụ, na ebumnuche nke ime iwu na ịkwalite ọchịchị ka mma na njikwa na-adịgide adịgide nke ihe onwunwe okike.

Hụkwazie dezie

Edensibia dezie

  1. TRAFFIC - Timber trade (en). www.traffic.org. Retrieved on 2018-03-19.
  2. Kpọpụta njehie: Invalid <ref> tag; no text was provided for refs named comifac