Ceet Fouad
Ceet Fouad [nke a na-akpọ: "see-TEE"] (amụrụ n'afọ 1971) bụ onye France-Algeria na-ese ihe.
Ceet Fouad
| |
---|---|
A mụrụ ya | 1971 (afọ 52-)53 [1] |
Ọrụ | Onye na-ese ihe |
Ebe nrụọrụ weebụ | www.megaceet.com |
Akụkọ ndụ
dezieA mụrụ Ceet Fouad na Algeria n'afọ 1971, onye Moroccan, wee kwaga Toulouse, France, n'afọ 1978 mgbe ọ dị afọ asaa. Kemgbe afọ pụkụ abụọ na atọ 2003, Fouad anọwo na Shenzhen, n'ebe ugwu Hong Kong. [2] [3][4]
N'afọ 2019, o dechara mgbidi dị mita 40 n'ogologo n'otu ụlọ dị na Toulouse, France.[5][6]
Ihe ngosi
dezieỌ bụ onye na-ese ihe mgbe niile na Montresso Foundation's art estate na Marrakech, "Jardin Rouge", kemgbe afọ pụkụ abụọ na iri na anọ 2014.
- 1997 Lyon Biennale of Contemporary Art
- 1999 Museum of Modern Art na ViennaEbe Ngosi Ihe Ochie nke Oge A na Vienna
- 2000 National Museum of Popular Arts and Traditions na Paris
- 2001 Ebe Ngosi Ihe Mgbe Ochie nke Castres
- 2007 Shenzhen - Hong Kong Bi-City Biennale of Urbanism and Architecture
- 2015 UrbanArt Biennale na Germany [7]
- 2016 Pop-Up Show na Pompidou Centre na Paris.
- 2017 Amanda Wei Gallery Hong Kong - Art Stage (Off The Wall) Jakarta - Affordable Art Fair Hong Kong - Jardin Orange gallery Shenzhen.
- 2018 Alain Daudet gallery Toulouse - Idroom Gallery Geneva - Galerie Very Yes Saint-Pierre, Réunion.
- 2019 Biennale Urban Art Museum Völklingen - Art Fair Taipe Taiwan[8] - Amanda Wei Gallery Hong Kong.
- 2022 Amanda Wei Gallery, Hong Kong[9]
Ebem si dee
dezie- ↑ "Lageplan_UrbanArt.pdf" (PDF). voelklinger-huette.org.
- ↑ Playful Ceet Fouad has journeyed from graffiti to sought-after commercial artist (en). South China Morning Post (29 June 2014).
- ↑ Pannetier. Ceet Fouad, un street artiste jusqu'à la fin de sa vie (fr-FR). Le 24 heures.
- ↑ Toulouse. CEET, le graffeur toulousain qui a conquis la Chine (fr). ladepeche.fr.
- ↑ Rimbert (30 July 2019). Des poulets géants sur un immeuble de Toulouse (fr-FR). leparisien.fr.
- ↑ Street art : un vote organisé pour choisir le graff qui ornera prochainement un immeuble de Toulouse (fr). actu.fr (11 January 2019).
- ↑ Weltkulturerbe Völklinger Hütte: Fouad Ceet. Archived from the original on 2018-09-08. Retrieved on 2018-09-08.
- ↑ Let there be light at Art Taipei in October | Taiwan News | 2019/09/17. Taiwan News (17 September 2019).
- ↑ Lepetitjournal