Cecilia Prugna
Cecilia Prugna
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | Italy |
aha enyere | Cecilia |
ụbọchị ọmụmụ ya | 7 Novemba 1997 |
Ebe ọmụmụ | Pisa |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Asụsụ mba Italy |
ọrụ ọ na-arụ | Onye otu egwuregwu bọọlụ |
ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụiche | etiti etiti |
ụdị egwuregwu | footbọl |
Cecilia Prugna (amụrụ n'abali asaa nke onwa Nọvemba afọ 1997) bụ onye Ịtali na-agba bọọlụ nke na-agba dịka onye na-anọ n'etiti(midfielder) Empoli na ndị otu mba Ịtali.
Ọrụ klọb
dezieN'abalị nke abụọ n'ọnwa Julaị n'afọ 2021, Prugna megharịrị nkwekọrịta ya na Empoli, nke edebere ya na klọb ahụ n'ihioge asọmpi nke afọ 2021 na 22.[1]
Ọrụ mba ụwa
deziePrugna gbara bọọlụ mbụ ya nye ndị otu mba Ịtali n'abalị iri nke ọnwa Eprel afọ 2021, nke ọ batara dị ka onye nnọchiteanya Melissa Bellucci na egwuregwu megide Iceland.[2]
Edensibia
dezie- ↑ Martin (2 July 2021). Cecilia Prugna rinnova con l'Empoli Ladies (Italian). Sport Press 24. Archived from the original on 2 July 2021. Retrieved on 2 July 2021.
- ↑ Italy vs Iceland. Global Sports Archive. Retrieved on 2 July 2021.