Caroline Faye Diop

Caroline Faye Diop (amụrụ na 11 Julaị 1923 na Foundiougne, nwụrụ na 28 Julaị, na afọ 1992 na Dakar) bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Senegal. A họpụtara ya dị ka onye nnọchi anya nwanyị mbụ na National Assembly of Senegal na afọ 1963 ma mesịa bụrụ (1978) minista n'okpuru Onye isi ala Abdou Diouf. Ọ lụrụ Demba Diop, Minista nke Ndị Ntorobịa na Egwuregwu n'okpuru onye isi ala Léopold Sédar Senghor. Nna ya (Diène Faye) bụ Serer nke Joal.[1]

Hụkwa dezie

  • Louis Diène Faye

Ebenside dezie

  1. Kpọpụta njehie: Invalid <ref> tag; no text was provided for refs named Car