Carme Jordi bụ onye na enyocha mbara igwe. Ọ bụ prọfesọ na Ngalaba Astronomy na Meteorology na Mahadum Barcelona . [1] [2] bụ onye otu sayensị Gaia, na adụ European Space Agency ọdụ na akụkụ sayensị nke ọrụ ha.

Ihe odide dezie

  1. Carme Jordi. sheisanastronomer.org. Retrieved on 20 September 2022.
  2. Boluda (23 June 2015). Carme Jordi: "Gaia has already covered the whole sky". Retrieved on 20 September 2022.