Carine Yoh
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịKameroon Dezie
Aha enyereCarine Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya10 Eprel 1993 Dezie
Ebe ọmụmụBamenda Dezie
Ọrụ ọ na-arụOnye otu egwuregwu bọọlụ Dezie
ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụicheetiti etiti Dezie
onye nsonye òtù egwuregwuCameroon women's national association football team, Ataşehir Belediyesi SK Dezie
ụdị egwuregwuFootbọl Dezie

 

Carine Mbuh Ndoum Yoh (amụrụ n'abalị̀ iri n'ọnwa Eprel n'afọ 1993) bụ onye Cameroon na-agba bọọlụ dị ka onye nga n'ihu maka inye goolu ọ gbara na Turkish Women's First Football League nye Ataşehir Belediyespor na ndị otu mba Cameroon. Nwanyị egwuregwu nwere ogo ogologo 1.56 m (5 in) na-agba n'ọnọdụ onye etiti.

Ọrụ ịgba boolụ dezie

Klọb dezie

N'afọ 2010, Yoh gbara bọọlụ nye klọb obodo ya bụ Gentile Ladies Bamenda . N'oge ọzọ, ọ sonyeere Ecole Franck Rohliceck de Douala.

Ndị otu Naịjirịa Confluence Queens FC si Panthère Security de Garoua na Cameroon nyefere Yoh n'afọ 2013-14 ka ọ ga gbaa bọọlụ na Nigeria Women Premier League.

N'onwa Jenụwarị afọ 2016, ọ hapụrụ klọb ya dị na Lokoja iji kwaga Turkey maka Ataşehir Belediyespor, nke na agba na Turkish Women's First Football League.

Nke Mba ụwa dezie

N'afọ 2010, 2012 na ọzọ n'afọ 2014, a nabatara ya n'òtù ndị egwuregwu bọọlụ ụmụ nwanyị nke Cameroon.

Ndekọ ọnụ ọgụgụ ọrụ dezie

Ka ọ̀ dị na 27 Naechu 2016

Klọb Oge Njikọ Kọntinent Mba Ngụkọta
Nkewa Ngwa Ihe mgbaru ọsọ Ngwa Ihe mgbaru ọsọ Ngwa Ihe mgbaru ọsọ Ngwa Ihe mgbaru ọsọ
Ataşehir Belediyespor 201516 Njikọ Mbụ 5 1 Ọdịdị Ọdịdị 0 0 5 1
Ngụkọta 5 1 Ọdịdị Ọdịdị 0 0 5 1

Edensibia dezie