CarbonFix Standard
nzukọ anyị
CarbonFix Standard
mba/obodo | Jémanị |
---|---|
dị na ngalaba nhazi mpaghara | Stuttgart |
ọdịdị isi ụlọ ọrụ | Stuttgart |
webụsaịtị | http://www.carbonfix.info/ |
CarbonFix Standard (CFS) bụ atụmatụ iji kwado ọrụ okpomọkụ iji gbochie carbon na ikuku. CarbonFix Standard bụ nke CarbonFix, otu na-enweghị uru nke dị na Germany, na-achịkwa. N'afọ 2012, ọ nwetara ya ma tinye ya na Gold Standard.[1]
Akụkọ ihe mere eme
dezieE hiwere njikọ CarbonFix na afọ 1999. N'afọ 2007, njikọ ahụ mepụtara ụdị mbụ nke CarbonFix Standard, nke e gosipụtara na World Climate Conference na Bali, na ọnwa Disemba afọ 2007.[2]
Ọkọlọtọ ahụ nwere njirisi nke ọrụ oke ọhịa ga-emerịrị iji nweta asambodo. Achọrọ nlekọta ọhịa na-adịgide adịgide[3]
Hụkwa
dezieEdensibia
dezie- ↑ Peters-Stanley (2012-09-18). Gold Standard Acquires CarbonFix In Bid To Reshape Forest Carbon Landscape (en-US). Ecosystem Marketplace. Archived from the original on 2015-09-22. Retrieved on 2021-04-28.
- ↑ CarbonFix Standard: Criteria and Methodology (2009). Archived from the original on 2021-04-28.
- ↑ Merger (June 2011). "Options for REDD+ Voluntary Certification to Ensure Net GHG Benefits, Poverty Alleviation, Sustainable Management of Forests and Biodiversity Conservation" (in en). Forests 2 (2): 550–577. DOI:10.3390/f2020550.