Caramel Plug
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịKánada Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya28 Mee 2000 Dezie
Ọrụ ọ na-arụonye mkpaochi Dezie

Ogechi Ukonu (amụrụ 28 Mee afọ 2000) a maara dịka Caramel Plug bụ comedian si Naijiria.[1]

Mmalite Ndụ na Mmụta dezie

Ogechi bụ nwaafọ Naijiria amụrụ n Abia steti ma zulite na Canada .[2][3]

Ọrụ dezie

N'afọ 2018, Caramel malitere ọrụ ya mgbe o mepere ọwa youtube ya ma tinye vidiyo izizi ya ka ọnwa Disemba dị na mkpụrụ ụbọchị ise n'afọ ahụ. [4]

Na 2019, ọ sonyeere Instagram wee bụrụ onye ama ama mgbe otu vidiyo ya malitere na Instagram.[5]

Na 2020, Caramel banyere na otu United Nations Habitat group iji nyochaa mmetụta nke Convid 19 na ndị ntorobịa na gburugburu ha.[6]

Na Disemba 23, 2020, ọ ghọrọ onye nnọchi anya azụmahịa ejiji akpọrọ Payporte. [7]

Ebe m si dee dezie