Calister Ubah
Calister Ubah
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | Naijiria |
ụbọchị ọmụmụ ya | 15 Novemba 1973 |
ọrụ ọ na-arụ | asọmpi egwuregwu |
ụdị egwuregwu | egwuregwu |
so na | 1996 Summer Olympics |
Calister Ubah (a mụrụ n'ụbọchị nke 15 n'ọnwa Nọvemba afọ 1973) bụ onye Naịjirịa na-eme egwuregwu ị gba ọsọ . Ọ sọrọ mpi na mita 200 nke ụmụ nwanyị na 1996 Summer Olympics .
Ebemsidee
dezie- Evans, Hilary; Gjerde, Arild; Heijmans, Jeroen; Mallon, Bill; et al. "Calister Ubah Olympic Results". Olympics at Sports-Reference.com. Sports Reference LLC. Archived from the original on 18 April 2020. Retrieved 21 July 2017.