Caixa Económica de Cabo Verde

ụlọ akụ azụmaahịa ndị obodo Cape Verde

Caixa Económica de Cabo Verde bụ ụlọ akụ azụmahịa nke Cape Verde. Isi ụlọ ọrụ ya dị na Avenida Cidade de Lisboa na Praia.[1] E hiwere ya na 1928 ka Caixa Económica Postal.  Na 1985 a gbanwere ya ka ọ bụrụ ụlọ ọrụ ego kwụụrụ onwe ya aha ya bụ Caixa Económica de Cabo Verde. N'afọ 1993, ọ ghọrọ ụlọ ọrụ na-ahụ maka obere ụgwọ.[2]

Hụkwa dezie

  • Ndepụta ụlọ ọrụ na Cape Verde 

Edensibia dezie

  1. Contacts, Caixa Económica de Cabo Verde
  2. History, Caixa Económica de Cabo Verde

Njikọ mpụga dezie