Caitlin Cherry
onye na-ese ihe nkiri America
Caitlin Cherry
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
aha enyere | Caitlin |
aha ezinụlọ ya | Cherry |
ụbọchị ọmụmụ ya | 1987 |
Ebe ọmụmụ | Chicago |
ọrụ ọ na-arụ | onye ese, onye na-akpụ ihe ọkpụkpụ |
onye were ọrụ | Virginia Commonwealth University |
ebe agụmakwụkwọ | Columbia University, The School of the Art Institute of Chicago, Yale University |
Ebe obibi | Brooklyn |
ihe omume dị ịrịba ama | art exhibition |
webụsaịtị | http://cargocollective.com/caitlincherry |
Nwere ọrụ na mkpokọta | Studio Museum in Harlem |
ikike nwebiisinka dị ka onye okike | Ọrụ nwebiisinka chekwara |
Mbido ndụ na agụmakwụkwọ
dezieA mụrụ Caitlin Cherry na 1987 na Chicago, Illinois.[1] Cherry nwetara akara ugo mmụta MFA ya Columbia University in 2012; na nzere BFA ya site na School of the Art Institute of Chicago in 2010.[2] O sokwa na ya Yale University Summer School of Art in Norfolk, Connecticut na 2009.
Nkà na ọrụ
dezieKa ọ na-erule 2020, ọ na-eje ozi dị ka ónyé enyemaka Prọfesọ nké nka na Mahadum Virginia Commonwealth .[3]
Ọrụ ya na-enyocha isiokwu dị iche iche, gụnyere nnọchiteanya na ịhụ ányá nke ụmụ nwanyị ojii ka ha na-emetụta usoro ike na nchekwa.[4] Ọ na-eji usoro ngwakọta eme ọrụ ya, na-ejikọta ihe ọkpụkpụ, ntinye, na eserese.[5]
Onyinye na mkpakọrịta
dezieEdensibia
dezie- ↑ Caitlin Cherry: Monster Energy. University Museum of Contemporary Art, UMass Amherst (2017). Archived from the original on 2020-06-15. Retrieved on 2021-10-29.
- ↑ Caitlin Cherry - Artists - Luis de Jesus Los Angeles.
- ↑ Caitlin Cherry (en-US). VCUarts Department of Painting + Printmaking. Retrieved on 2020-02-14.
- ↑ Kuennen (2019-03-01). Caitlin Cherry (en-US). ARTnews.com. Retrieved on 2020-02-14.
- ↑ Pundyk (2014-07-15). This is what sculpture looks like (en-US). The Brooklyn Rail. Retrieved on 2020-02-14.
- ↑ Residency (en). Robert Rauschenberg Foundation. Archived from the original on 2019-07-30. Retrieved on 2020-02-14.
- ↑ Artist Caitlin Cherry Wins Annenberg Fellowship (en-US). www.artforum.com. Retrieved on 2020-02-14.
- ↑ Prize Recipients (en-US). The Lotos Foundation. Retrieved on 2020-02-14.